BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
NA EME UGBU A, Ndị ndu Yurope ga-enwe ọgbakọ pụrụiche banyere ọnọdụ Yukren
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Febụwarị 2025.
Onyeze Jesus: Ihe anyị ma maka akụkọ kwuru na ndị Agụnaechemba nwụchiri ya
Akụkọ na-efegharị na soshịa midia kwuru na ndị nchekwa ọhụrụ Gọọmentị Anambra steeti hibere bụ Agunaechemba anwụchiela Onye Eze Jesus.
Ihe i kwesiri ịma maka Ayo Adebanjo okeosisi dara oge ọ gbara afọ 96
Akụkọ maka ọnwụ Ayo Adebanjo nwụrụ mgbe ọdị afọ 96.
"Okeite bụ ajọ ọgwụ, ọ bụghị omenala Igbo" – Law Mefor
Law Mefor kwupụtara nke a n'ajụjụ ọnụ pụrụiche BBC Igbo gbara ya.
Ọ bụghị eziokwu na Dọkịta ji onyonyoo YouTube waa nwaanyị dị ime ahụ - NMA
Osote onyeisioche NMA n'Imo steeti bụ Dkt John Ohiri kwuputara nke a n'ụbọchị Tọzde 13 Febụwarị 2025 oge onye ntaakụkọ BBC Igbo gbara ya ajụjụ n'ekwentị.
Kọwaara m isi akụkọ
Mahadum Unizik achụọla nwataakwụkwụ lụsoro onye nkụzi ọgụ
Akụkọ nwataakwụkwọ Unizik lụsoro onyenkuzi ọgụ ma taa ya arụ.
Ụbọchị Valentine; lee ọtụtụ akụkọ gbanyere Valentine nakwa ihe ị kwesiri ịmara
Akụkọ gbasara Valentine
Ịdọ aka na ntị Shell leghaara anya gbasara 'chandum' nsacha mmanụ
Ndị obodo ahụ na-ekwu na ya bụ mfesa mmanụ emeela ka ha ghara inwe ezigbo mmiri, gharakwa ịkọ ugbo maọbụ ịkụ azụ ma butekwa nsogbu nke ahụike ọhanaeze.
Ụlọọrụ Nafdac awakpola ọdọ ahịa Abia na Anambra steeti maka ọgwụ adịgboroja
Ụlọọrụ na-ebu agha megide ọgwụ adịgboroja a na-akpọ National Agency for Food, Drug Administration and Control (NAFDAC) anwokpoola ahịa dị n'Abia nakwa Anambra steeti.
Gịnị na-eme ugbua kemgbe a nwuchiri Akwa Ọkụkọ Tiwara Akị n'Anambra steeti?
Ndị ojiegbe tọọrọ dibịa a ma ama bụ Akwa Okuko n'obodo ya dị n'Oba Idemili South nke Anambra steeti.
Onye arịọla onye ọbụla arịrịọ n'aha m make na onweghị mpụ m mere - Nnamdi Kanu
N'agbanyeghị na Ọkaikpe Binta Nyako wezugara onwe ya n’ikpe Nnamdi Kanu n'oge garaaga, enyela Kanu akwụkwọ ịbịa ngwa ngwa n'ụlọikpe Ọkaikpe Binta Nyako n'abalị iri nke ọnwa Febuwari afọ 2025.
Vidio, Nollywood enyela ụmụ Gen-Z ezigbo ohere igosipụta ọnatarachi ha - Chimezie Imo, Duration 4,06
Chimezie Imo kwuru na ejije mbụ o mere bụ 'Learning Curves' mana ejije ya kachasị amasị ya bụ 'Breath of Life' nke o ṅomiri agwa 'Elijah'.
Ọkaịkpe Binta Nyako enweghị ikike iyigharị ikpe Nnamdi Kanu - Ọkaiwu Aloy Ejimakor
Ọkaikpe Binta Nyako kwuputara na o yigharịala ikpe Nnamdi Kanu n'agbanyeghị na Nnamdi Kanu ekwuola na ya achọghị ka Ọkaikpe ahụ gaa n'ihu na-ekpe ya ikpe.
Ọkaiwu Mike Ozekhome akatọọla atụmatụ ikepụta steeti 31 ọhụrụ
Akụkọ banyere steeti iri atọ na otu a chọrọ ịkepụta ọhụrụ na Naịjirịa
A nwuchiela otu n'ime ndị a na-enyo wakporo ma gbuo ọtụtụ mmadụ na Nkalaha, Ebonyi Steeti
Ndị ekperima wakporo obodo Amagu Nkalaha dị n'Isielu nke Ebonyi Steeti ma gbuo ọtụtụ mmadụ na Sọnde 2 Febụwarị 2025.
Agha azụmahịa Amerịka na Chaịna: Kedụ ka ọ ga-esi metụta Afrịka?
Dịka ọtụtụ mmadụ kwenyere na atụmatụ mba Amerịka ahụ nwere ike ịmụba agha azụmahịa, ndị nnyocha okwu n'Afrịka nọ na-atụle ebe mba ahụ nwereike izute ihe ọdachi.
Ndị Gọvanọ chọọ ịchụ ndị omekome ọsọ, ha ma ihe ha kwesịrị ime - Sullivan Chime
Sullivan Chime bụbu Gọvanọ Enugwu steeti kọwara usoro dị iche iche e nwereike isi nweta nchekwa na steeti niile dị n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.






































