Ọchị ehi na Benue: 'Aga m emezu iyi ọrụ m' - Buhari

Buhari na ndị Benue

Ebe foto si, @MBuhari/Twitter

Nkọwa foto,

Buhari na ndị ya na ya nwere ọgbakọ ya na ya nwere ọgbakọ

Onye isi ala bụ Muhammadụ Buhari na dị ọnụ na-eru n'okwu na Benue steeti emechaala ọgbakọ ha nwere n'Abuja taa.

Ọgbakọ ahụ bụ iji chọta ụzọ kachasị mma iji kpezie esemokwu dị n'etiti ndị obodo Benue na ndị ọchụ ehi nọ na steeti ahụ.

Na ngwụcha ọgbakọ ahụ, onye isi ala Buhari kwuru site n'akara ya na twitter na ndị uwe ojii na ndị ọrụ nchekwa niile nọ na Naịjirịa ga-agbasi mbọ ike iweta ya bụ esemokwu n'isi njedebe.

Ebe foto si, @MBuhari/Twitter

Nkọwa foto,

Buhari na ndí Benue n'ogbako