Kelechi Iheanacho emeela ihe eji kpụrụ ya n'ọnụ

Kelechi Iheanachọ Image copyright Leicester City Official Twitter
Nkenke aha onyonyo Kelechi Iheanacho nyere goolu abụọ ka ha (ndị Leicester City) na Fleetwood sọrọmpi maka iko FA

Kelechi Ịheanachọ nyere goolu ka Leicester City na Fleetwood gbaa asompị nke atọ FA mere ka ọ bụrụ onye mbụ eji Video Assistant Referee kwudo goolu ya.

Ịheanachọ bụ onye nke mbu onye inyemaka nke na-ahụ maka ihe onyonyo ogbu bọọlụ nyere efe ị nye goolu.

Iheanacho nyere goolu nke a mgbe Islam Slimani gbara onye nke a bọọlụ.

Okwu tebinitere na ya bụ asọmpị mgbe onye ogbu bọọlụ kagburu otu goolu maka mmehe akpọrọ offside.

Nke a bụ ugboro atọ a na-anwa ọrụ aka onye inyemaka nke na-ahụ maka ihe onyonyo ogbu bọọlụ na asọmpị bọọlụ n'ime onwa nke a.