Ronaldo ji ugegbe lee ịhe mere ya n'ihu

Cristiano Ronaldo Image copyright EPA
Nkenke aha onyonyo Ronaldo ji ekwe ntị me enyo

Onye egwuregwu bọọlụ Cristiano Ronaldo abaala akụkọ makana o ji ose foto dị n'ime ekwentị dibia bekee otu ha lee anya n'ihu ya.

Ronaldo mmerụ ahụ n'ihu maka Fabian Schar onye otu Deportivo kụru ya ukwu n'isi.

Ndị na-akọwa egwuregwu bọọlụ a na-akpọ 'commentators' na asụsụ bekee chịrị Ronaldo ọchị. Ha kwuru na ahụbeghị udi ihe anke a ọ mere.

Ndị nta akụkọ Reuters dere na Ronaldo ebuliteela mma ihu ya rụ ọkwa diiche.

N'elu social media, ọtụtụ mmadụ na-achị Ronaldo ọchị n'ihi na-ole onwe ya na ugegbe. Agbanyeghi na a na achi ya ọcchi, ndị ma maka ya sị na ịhe mere Ronaldo adịghi nfe.

Real Madrid gbaa Depotivo ọkpụ asaa asatara otu.