Ihe ndị pụtara n'akwụkwọ Obasanjo degara Buhari

Obasanjo chịrị Naịjirịa afọ asatọ na ọchịchị onye kwuo uche ya Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Obasanjo chịrị Naịjirịa afọ asatọ na ọchịchị onye kwuo uche ya

Dịka ọtụtụ ndị n'ekwenye na akwụkwọ a Obasanjo degara onyeisiala bụ Mohammadu Buhari na ọ bụ ihe ziri ezi, ụfọdụ ndị akatọla ya, kwuo na Obasanjo bụ onye ama ama n'idegara ndị isiala akwụkwọ.

Ugbua ka anyị were ohere a nyocha ihe ndị pụtara ihe na akwụkwọ a nke Obasanjo zigara onyeisiala Buhari nke ọkpọrọ igwu dịna emeghị nkeọma Gọọmenti etiti,

  • Oke Ụnwụ na ụbịam
  • Enweghị nchekwa tara ọchịchị
  • Ahazịghị akụ na ụba nkeọma
  • Mgbahapụ ọrụ dịrị mmadụ
  • Ikpuchi ihe ọjọọ
  • Enweghị ọganihụ na olile anya
  • Enweghị nchịkọta obodo
  • mmụbanye nke enweghị oke

Isiokwu Ndị Emetụtara