Rọbọt na-agwọkọ mmanya n'otu ebe na Las Vegas

Rọbọt na-agwọkọ mmanya n'otu ebe na Las Vegas

N'ime ihe nkiri a, ị ga-ahụ otu igwe rọbọt na-eme ka mmadụ na-esi agwọkọ mmanya ndị mmadụ na-aṅụ, n'ime otu ebe a na-ere mmanya na Las Vegas dị na mba Amerịka.