Federer ebuliela iko egwuregwu Australian Open

Ọ sị ndị otu ya na obi diya ụtọ na mmeri a Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Ọ sị ndị otu ya na obi diya ụtọ na mmeri a

Roger Federer meriri Marin Cilic na asọmpị ikpe-azụ ịjị were merie asọọmpi Tennis nke a na-akpọ 'Australian Open'.

Federer malitere ịbe akwa mgbe ebunyere ya iko mmeri nke a, ndị mmadụ akpọọa ya "onye dị obi ume ala".

Oji ohere a were kene ndị kwudoro ya n'azụ na sị ha "Daalụụ nụ, ahụrụm ụnụ n'anya".

Mmeri ya nke a n'ewu ewu n'elu ssocial media.