CHAN 2018: Naijiria kpachara anya - Mutiu Adepoju

Image copyright AFP/Getty
Nkenke aha onyonyo Mutiu Adepoju nọchiri anya Naijiria na iko mba uwa nke afọ 1994

Nwa amadị ahụ kwuru na asọmpi ahụ agaghị adị mfe, ma sị na Naijiria kwesiri ịgbasi mbọ ike iji hụ na ala anyị ga-enwe mmeri Asọmpi mba Africa

Naijiria jiri ọkpụ abụọ asara otu merie mba Angola na asọmpi quarter-fiinal maka CHAN afor 2018 nke a ga-agba na Morocco.

Otu egwueregwu nke ala anyị tufuru ọtụtọ ohere inye ọkpụ tupu Gabriel Okechukwu, enye otu okpu na mmaye oge.

Adepoju gwara onye ntakụkọ BBC bụ Fiona Equere na nsọgbu kachasị bụ na ndị na-agbara anị bọọụ na-atufu ohere inye ọkpụ.