Otu dị icheiche na-apụta maka ntuliaka 2019

Otu dị icheiche na-apụta maka ntuliaka 2019

Onye ọnụ na-eru n'okwu n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị bụ Chukwunonye Okereke ekwuola na otu dị icheiche a na-ekpokoba bụ maka nkwado ntuliaka na-abịa n'afọ 2019.

O kwuru na ndị APC kwesiri ike ajị n'ume maka na-ebe ha ji ebelatala.

Chukwunonye gwara BBC IGbo okwu.