Egwu di na Kaduna ka ọdụm gbara ọsọ na Zoo

ỌDỤM Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Gamji GATE anụ ohịa one na one. Ọdụm a bu otu na ime ha.

Ọdụm a kpọsara na zoo dị na Gamji Gate bụ ama egwuregwu dị na Kaduna gbapụrụ ọsọ.

Ndị na-ahụ maka Gamji Gate a kwuru na ọdụm a bara otu na ndị na-elete ya anya ọgụ mgbe ha ejere ị nye ya nrị, wee gbapụ.

Ndị mmadụ gbapụrụ ọsọ mgbe ha nụrụ na ọdụm a si ebe e o na anọ pụọ.

Ndị BBC Hausa jere ebe ahụ kwuru na ọdụm a mechere naghachi ebe o na anọ n'onweya.

E dowere anụ ọhịa dị icheiche na Gamji Gate.

Isiokwu Ndị Emetụtara