Sunoo Moscow: Foto ihe-ịtụ na-anya gbasara ihe ozizo nke a

Puku osisi adaala n'isi obodo Rshia maka nnukwu ozizo sunoo gburu otu mmadụ:

Otu nwanyị jịrị ụkwụ na-aga n'ime sunoo dara n'ala Kolomenskoye muziom - 4/2/2018 Image copyright AFP
Nkenke aha onyonyo Obodo Moscow nwelu nnukwu ozizo sunoo n'otu ụbọchị site n'oge ebidoro ị nyocha yabụ ihe
Catapila ka'eji na-ekpopu sunoo na Red Square na Moscow - 4/2/2018 Image copyright AFP
Nkenke aha onyonyo Nke karịrị okara mmịrị n'ezo n'otu ọnwa, sunoo ruru 38 centimeta (15 inchis) daara na yabụ obodo
Mmadụ abụọ jiri ngwa ọrụ ị kpopu sunoo - 4/2/2018 Image copyright EPA
Nkenke aha onyonyo Ị ga-ọrụ na-ara ọtụtụ mmadị ahụ makana ụgbọ ala na bọọsụ adịghị n'ụzọ
Otu nwanyị jị ihe nze mmịrị na-aga n'ime nnukwu ozizo sunoo na muziọm nke Kolomenskoye Moscow -4/2/2018 Image copyright AFP
Nkenke aha onyonyo Na ụbọchị uka, waya ọkwụ latrịk dara gbuo otu mmadu, n'ụbọchị taa ụlọ akwụkwọ emechiela
Otu onye nna dọnịtere nwanya nwanyi elu na mkpakwasị ụkwụ na muziọm nke Kolomenskoye Moscow -4/2/2018 Image copyright AFP
Nkenke aha onyonyo Mana onwekwa ndị ji sunoo nke a na-enwekwa anụrị
Ndi egwuregwu ọsọ sunoo putara na ozizo nke a na Khimki, Moscow Image copyright EPA
Nkenke aha onyonyo Puku mmadụ ndị ọsọ sunoo dị ichiche puta n'ụbọchị uka maka asọmpị akpọrọ ''Ski-Track of Moscow'' n'olu bekee...
Otu nwoke na-ere tii na-ọsọ sunoo na Khimki, Moscow 4/2/2018 Image copyright EPA
Nkenke aha onyonyo Otu nwoke na-ere tii n'ime ketụlụ nke ala ha maka ịchụ oyi
Otu nwoke na-aga n'ụzọ nwere nnukuu sunoo, na otu nkita nọọdụ n'ala na sunoo - 3/2/2018 Image copyright EPA
Nkenke aha onyonyo Ndị ọkachamara na-ekwu na nnukwu ozizo sunoo nke a ga-adigide.

Foto: AFP, EPA na Reuters

Isiokwu Ndị Emetụtara