MAUTECH - otu nwaakwụkwọ nwuru maka ọkwụkwe ya na-ụka n'ọgbaghara
MAUTECH - otu nwaakwụkwọ nwuru maka ọkwụkwe ya na-ụka n'ọgbaghara
Ụnyahụ bụ Afọ ụbọchị ise nke Febuwarị afọ 2018, nwa akwụkwọ aha ya bụ Erick Kyari gụgoro afọ abụọ n'ụlọakwụkwọ a nwufuru maka okwukwe ya na-uka.
Maka nke a, a chụsara ụmụakwụkwọ ndị ọzọ maka na ndị nlekọta ụlọakwụkwọ na-atuegwu na o gbugbu a egburu nwaamadia nwere ike ịbute ọgbaaghara.
Ndị uwe ojii biara chụsa ha ma mechikwa ya bụ ụlọakwụkwọ.
Ka ọdị ụgbụa o dobeghị anya ihe mere eji napụ Kyari ndụ n'ike.