Anwuchiela ndịngwupụta ndị mba China anọ

Ndị ọrụ ngwupụta ihe Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo A nwuchikwara ndị mmadụ ruru iri na isii n'Ebonyi steeti

Ndị mba China anọ agawala ụlọmkpọrọ maka ime ngwupụta ọnatarachi megidere iwu ha na-eme.

Ndị uweoji na ndị agha nwụchiri ha na ndị Naịjiria ruru iri na isii so ha arụ ọrụ.

E jidere ha ebe ha na eme ngwupụta ihe ọnatarachi na mpaghara Ebonyi steeti nke dị n'ọdịda anyanwu.

Ndị ọrụ gọọmenti kwuru na ha ga-akpụga ha ụlọikpe mgbe e mechara nyocha.

Ha kwukwara na ha ekwekorịtala ị bụso igwupụta ihe ndị amabidoro n'iwu ma kwado nchekwa ndị ọrụ ngwuputa nke gọọmentị

China bụ aha ama ama n'ihe gbasara ngwuputa dị ịcheiche na Naịjirịa.

Lekwa ihe onye ntaakụkọ BBC bụ Ishaq Khalid kwuru:

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionAnwụchiela ndị ngwuputa ihe nke ndị mba China

Isiokwu Ndị Emetụtara