Ọtụtụ mmadụ apụtala maka ngagharị iwe Lekki Toll gate

Nghagharị iwe mere taa na Lagos steeti maka ụgwọ toll gate ndị Lekki Concession Company Limited buliri elu.

Nkọwa foto,

Ndị ngagharị iwe nke a kpọrọ emume ha 'Occupy Lekki Toll Gate' n'olu bekee

Nkọwa foto,

Ngagharị iwe nke a bidoro n'Admiralty way n'uzọ Lekki

Nkọwa foto,

Otụtụ ndị uweojii pụtara maka ịnweta udo

​Ugbua, ụgbọala ga-akwụ narị naịra abuo, (N200) ụgbọala SUV ga-akwụ narị naịra abụọ na iri ise (N250), ndị danfo ga-akwụ otu narị naịra na ịrị ise (N150).