Ndị ọka mara na Bauchi ekewala ejima abụọ

ụmụ ejịma nọ n'elu akwa ndịna Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Nke nwoke n'ime ụmụ ejima ahụ nwụrụ anwụ {ma ọbụghị ndị no na foto a]

Ejima abụọ nyadoro onwe ha adịrị la mgbe ndị dọkita wara ha ahụ ka ha nweike biri ịcheiche.

Akụkọ kwụrụ na dọkịta asaa na ndị ọrụ ụlọọgwụ ndị ọzọ gbara mgbọ oge ruru elekere abụọ were mee ihe nke a.

Ndị ọrụ ụlọọgwụ kwuru na ejima nke nwoke nwụrụ na ọwụwa ahụ nke a mana ejima nke nwaanyị dị ndụ na-anara ọgwụgwọ.

Amụrụ ụmụ ejima ahụ n'ọnwa Disemba n'afọ gara aga, n'ụlọ ọgwụ n'obodo Chanka na Alkaleri, Bauchi steeti.

Nne ụmụaka ahụ dị afọ iri abụọ mgbe ọ mụrụ ha, Ọ sịkwa n'otu n'ime ha abụọ anaghị eku ume n'oge omumu ha.

Onyeisi ụlọ omeiwu nke nta bu Yakubu Dọgara bụ onye kwụrụ ụgwọ ọwụwa ahụ nke a maka ịnyere nke dị ndụ biri.

Isiokwu Ndị Emetụtara