Nwaanyị nọ na nsọ ya anaghị aba Ọgba Ezeagu
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ịkwa iko bụkwa nsọ dị n'Ọgba na Ọgbaagada mmịrị Ezeagu

Ọgba na Ọgbaagada mmịrị Ezeagụ bụ ihe okike mara mma n'anya.

Ekwela mma ya ghọgbuo gi iche na nwaanyị nwereike iyi uweagada mọọbụ baa ya mgbe ọ nọ na nsọ ya.

Ihe ga-adakwasị ndị nkom na ndị nyọm kwaraiko n'Ọgba na Ọgbaagada mmịrị Ezeagụ, bụ ihe agahị akọwanwu.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: