'Etu m siri bido ihe nkiri'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

'Tupu m bido ihe nkiri oge ọbụla m na-ahụ ndị na-eme ihe nkiri ọ na-adụ m n'ahụ'

Chioma Akpotha si na ọ bụ ka ọ na-aga akwụkwọ ka otu onye na-eme ihe nkiri kpọrọ ya bịa nwalee ma ọ aga emenwu ya.

Ọ sịkwa na o bidoro ihe nkiri mgbe ọ nọ na mahadum.

Akụkọ ga-amasị gị: