Ndị na-achị ala Igbo emeghi nkeọma- Toni Kan
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ndị na-achị ala Igbo emeghi nkeọma - Toni Kan

Otu onye odeakwụkwọ na Naịjirịa a na-akpọ Anthony Kanayochukwu Onwordi nke e ji Toni kan, bụ onye ọnụ na-eru n'okwu n'ala Igbo ekwuola n'ọtụtụ oge na ndị na-achị ala Igbo anaghị achị nke ọma.

Toni Kan wuruewu maka ndepụta ya n'igwe okwu ọhụrụ ebe ọ sị na ọ gaghị ekwe ka ndị Igbo ụlọ ka ha biri.

Oge Toni Kan gwara BBC Igbo okwu a, o kwuru sị na ndị na-achị ala Igbo kwesiri iteta n'ụra ma dozie ala Igbo maka ọdịmma ndị Igbo.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: