Ihe Uche Ogbuagu huru
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Uche Ogbuagu: Okwu m emeela ka ndị enyi gbaara m ọsọ

Na mkparịtaụka BBC na onye ọkpaọchị ama ama bụ Uche Ogbuagu o kwuru na ọrụ ya emela ka ụfọdụ ndị enyi ya gbahapụ ya.

O kwukwara ihe o jiri gbaa arụkwaghị na gọọmenti Imo Steeti mgbe ọ rụrụ ọrụ ebe ahụ.

Ọ gbara ọtụtụ ihe ndị ọzọ n'anwụ.

N'aka ọzọ, BBC gbara mbọ ịnụ olu ndị ọrụ nọ na gọọmentị Imo Steeti nke taa. Anyi nwetere Mazi Sam Ọnwuemeodo bụ onye natakọkụ mgbasa ozi Rochas Okorocha, Gọvanọ Imo Steeti.

Mazị Ọnwuemeodo sịrị na ya achọghị ikwu ihe ọbụla gbara Uche Ogbuagu.

Pia akara a ka ị nụ ihe Onwuemeodo sara Uche Ogbuagu.

Sam Onwuemeodo na Ihe ọsara Uche Ogbuagu

Akụkọ ga-amasị gị: