Uwazuruike: Ejighị otu obi bido APC
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Kemgbe emechara ntuliaka imeụlọ nke otu APC,ndị mmadụ na-ekwu uche ha gbasara ya bu emume.

Ndị ọnụ na-eru n'okwu amanyela ọnụ n'okwu gbasara ntuliaka imeụlọ ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress( APC) mere n'oge gara aga.