Obodo Igbo na ihe ha na-asọ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nsoala n'obodo ụfọdụ n'Igbo

Ndị Igbo niile wegasịrị nsọala dị icheiche jikọrọ ha ọnụ.

Mana dịka obodo siri dị icheiche, e nwere ihe ndị na-asọ nke nwere ike bụrụ nnukwu nri na mba ọzọ.

Iji gbalahụ ịbụ ajọ onye ọbia n'obodo ọzọ, lee ụfọdụ n'ime nsọ obodo ụfọdụ ụmụafọ Igbo kwupụtara na mkparịtaụka ha na BBC nwere: