OAU: Ụmụnwaanyị aṅụrịala maka ọchụchụ ọkammụta
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

OAU achụọla onyenkuzi ha maka ebubo ndina maka ịgafe ule

Ọtụtụ ụmụakwụkwọ ọkachasị ụmụnwaanyị tọrọ Obafemi Awolowo University,(OAU) Ile-Ife dị n'Ọsun steeti maka ụgbọ nwamkpi ha gbara onye nkuzi ha bụ Prof Richard Akindele maka ebubo ịchọ idina nwaakwụkwọ ya iji nyere ya aka igafee ule.