'Ekwere m na 'One Nigeria' mana ụmụ Igbo gaanụ mepe ala Igbo'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Victor Osuagwu: Ụmụ Igbo, gaanụ mepee ala Igbo'

Na mkparịtaụka ọkpa-ọchị ama ama bụ Victor Osuagwu na BBC nwere, o gwara Ndigbo ka ha gaa wuo ụlọọrụ, ebe mbusa ngwahịa, ụlọ-akwụkwọ nakwa ihe mmepe ndị ọzọ n'ala Igbo n'ihi na 'akụ rụọla bụ ya bụ akụ'.

Ọ kwukwara ihe mere o jiri gbahapụgodị ebumnobi ya ịzọ ndọrọndọrọ ọchịchị.

Gee ihe niile o kwuru n'uju n'ihe nkiri a.

Akụkọ ga-amasị :