Iwu egbochighị ndị uweojii ịgba ndị a na-enyo enyo n'anwụ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Enweghị iwu gbochiri ndị uweojii ịgba ndị a na-enyo enyo n'anwụ

Ọkaiwu Chijioke Ikeh kwuru na enweghị iwu gbochiri ndị uweojii ịgba ndị a na-enyo maka mpụ n'anwụ. O kwukwara na iwu egbochighịkwa ndị nta akụkọ ịgba ha ajụjụ ọnụ ma a gbaa ha n'anwụ.