"Ndị uweojii na-akpụpụta ndị na-enweghị ihe ha mere ụfọdụ oge"
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

"Ndị uweojii na-akpụpụta ndị na-enweghị ihe ha mere ụfọdụ oge" - Amaechi

Benjamin Amaechi bụ onye na-akwado ikike dịịrị onye, kwuru na e nwere naanị ụdịrị mmadụ abụọ n'ụwa a, ndị ohi na ndị na-abụghị ndị ohi.

O kwukwara na ụfọdụ oge, ndị uweojii na-akpụpụta ndị aka ha dị ọcha ma bo ha ebubo mpụ.

O kwukwara na akparamagwa ndị uweojii Naịjirịa na-akpa mgbe ụfọdụ si n'ebe e si kpụpụta ha.