Nnamdi Kanu: Ataghị m ya ụta - Umahi

Aka na-achị Ebonyi steeti bụ David Umahi arịọla Nnamdi Kanu na ndị otu ya ka ha jiri nwayọ na-achọ ihe ha na-achọ makana ọgụ mbụ Ndigbo lụrụ maka Biafra ka na-enye nsogbu ruo ugbua.

Akụkọ ga-amasị gị: