Ihe bụ iwe anyị taa - Ụkọchukwu Peace
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ihe bụ iwe anyị - Onye Ipob

Ụkọchụkwụ Peace bụ otu n'ime ndị na-agbasa ozi otu Ipob agwaala BBC Igbo na ihe mere ha jiri mee nghaghari iwe taa bụ maka ị saa anya ndị Igbo na mmiri maka ntuliaka 2019.

Peace kwusiri ike na Ipob jiri ohere a were dọọ ndị Igbo aka na ntị na ihe ga-adị ha mma abụghị ka nwafọ bụrụ onyeisiala maọbụ osoteonyeisiala Naịjirịa.