Igwe mmadụ apụtala maka Oriri Kristi bụ Eze n'Enugwu
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igwe mmadụ apụtala maka Oriri Kristi bụ Eze n'Enugwu

N'Enugwu ya bụ mmemme na-ekpo ọkụ site na parish dị iche iche ịkwụ na ahịrị na ahịrị na ekpe ekpere, agba egwu, wee na-eto Kristi bụ eze.

Isiokwu Ndị Emetụtara