Nnia Nwodo na-ekwu na ihe a Onyeisiala Buhari mere Onnoghen nwere ike imebi obodo Naijịrịa ma akpachaghị anya.
O kwukwara na ya bụ agwa a kpasara okaikpe a metutara ndị be ha bụ ndị Niger Delta n'ụdị na ha sị na ha ga-amalite imebi ihe ma ọbụrụ na a chụpụ ya bụ ọkaikpe n'ike.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: