Igbokwe:  Obasanjo na-akọgheri akogheri
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Buhari : Iwe Obasanjo bụ na Buhari gbochiri ebe e si ebupụsị ego

Joe Igbokwe,ọnụ na-ekwuru otu APC na Legos steeti asaala Olusegun Obasanjo okwu o kwuru maka Muhammadu Buhari.

Igbo kwuru na ọ bụ iwe na Buhari gbochiri ebe e si ebupụsị ego ji Obasanjo.

Na mkparịtaụka BBC na Obasanjo nwere na nsonso, o kwuru na Buhari amaghị ọrụ ma ncha, na ọ na-akpa oke nakwa na o nweghị ahụ ike nke elu ahụ nakwa nke uche.

Mana Joe Igbokwe kwuru na okwu ahụ bụ 'okwu nkọgheri' n'ihi na " ihe Obasanjo arụnwughị n'afọ asatọ ọ nọrọ na ọchịchị na Buhari, onye o kwuru na ahụ adịghị rụrụ ya n' afọ abụọ.