'O bu Umahi rịọrọ Onyeisiala e were kpọbụ ndịagha wakporo ụlọ Nnamdi Kanu'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

'O bu Umahi rịọrọ Onyeisiala e were kpọbụ ndịagha wakporo ụlọ Nnamdi Kanu'

Na mkparịtaụka BBC Igbo na ọnụ Ọnụ na-ekwuru Gọvanọ Dave Umahi nke Ebonyi steeti bụ Emma Uzor nwere, O kwuru na ọ bụ nnamdị Kanu butere ihe mere ndị agha jiri wakpo ụlọ ya.