Presidential Election 2019: O nwebeghị onye meriri

Mahmood Yakubu Image copyright @inecnigeria

Mahmood Yakubu bụ onyeisi ngalaba na-ahazi ntuliaka na Naijiria bụ Inec ekwuola na onwebeghị onye meriri na ntuliaka ọkwa onyeisiala.

Ndị nnochite ụfọdụ pati gbaghara mpụtara na Rivas ebe a kagburu ihe karịrị otu nde n'ihi ọgbaghara na nsogbu ndị ọzọ.

A kagbukwara ntulliaka e mere n'ọtụtụ okpuru Ọchịchị na ntuliaka a.

Buhari nke APC nwere vootu kachasị na ntuliaka a dịka o ji vootu dị 15,191,847 tipụ Atiku nke PDP onye nwetara vootu dị 11,262,978 anyammiri n'anya.

Akụkọ ga-amasị gị: