A rụrụ m ọrụ agboro na-arahụ n'ọdọugbọala tupu ndụ m tụgharịa- Ekeson
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ekeson: A rụrụ m ọrụ 'agboro' na-arahụ n'ọdọụgbọala tupu ndụ m atụgharịa

Eugene Ekejekwu Ojukwu, onye a ma ama dịka ‘Ekeson’ bụ isi ahụrụ kwawa okpu n’ụlọọrụ ‘Ekeson Transport Limited.’

Na mkparịtaụka ya BBC Igbo nwere, ojiegoachụego a bụ onye Nnewi n' Anambara steeti kọwara etu o siri bidokwa ndụ ya ọzọ ma bụrụ ide n'ahịa ịkwọ ndị njem ka ọ gbachara aka lọta ọsọ Agha.

Gee akụkọ ya n'ụju:

Isiokwu Ndị Emetụtara