'Eji m ụkwụ bịa ụlọọgwụ mana ozigbo m nụrụ ihe na-eme, aganwụzịghị m ije'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Cancer Survivor: Eji m ụkwụ bịa ụlọọgwụ mana ozigbo m nụrụ ihe na-eme, aganwụzịghị m ije

Abumchukwu Ezeilo bụ onye rịaburu ọrịa kansa ma merie kọrọ akụkọ ihe mere ụfọdụ ji anwụ n'ọrịa kansa bụ maka ha anaghị aga ezigbo ụlọọgwụ.

Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, Ezeilo kọrọ akụkọ ka ya si gbalahụ kansa.

Isiokwu Ndị Emetụtara