Gịnị bụ 'Slay Queen' n'asụsụ Igbo?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbo Language: Gịnị bụ 'Slay Queen' n'asụsụ Igbo?

Dịka ụwa na-eme ntụgharị, okwu na asụsụ ndị ọbụla na-emekwa ntụgharị.

BBC Igbo gara ịchọpụta ma ụmụakwụkwọ Mahadum Azikiwe a ma ihe 'Slay Queen' pụtara n'Igbo

Lee ihe ha kwuru ebe a: