Nke a ọ bụ ọdụm na-eche mba?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nke a ọ bụ ọdụm na-eche mba?

Ndị bi n'akụkụ ụlọ nwoke ji ọdụm echekwa be ya etiela mkpụ ka gọọmenti Lagos gbatara ha ọsọ enyemaka site n'ikpọpụ ya bụ anụmanụ n'ogbe ahụ.

Na-erughi mkpụrụ awa ole, gọọmentị bịara gbaa anụmanụ ahụ ọgwụ ụra ma nwụpụ ya n'ogbe ahụ.

Lee ihe ha hụrụ oge ha garuru na etu ha si nwụpụ ya, dịka onye ntaakụkọ BBC si seta ya.