Metal Fabricator: 'O nweghị ụzọ ọzọ e si enweta ego na-abụghị ịrụsị ọrụ ike'

Chukwubuike Paschal Udo bụ nwaokorobia igwe na-erubere isi.

O nwere ike ịgbanwe igwe ka ọ ghọọ ihe ọbụla ọ chọrọ.

Nke a bụ ụzọ o si achụta ihe afọ ga-eri kama ọ ga-anọ nkịtị.

Chukwubuike kwuru na ọ bụ naanị site n'ịrụsi ọrụ ike nakwa ịgba mbọ ka nwa ogbenye nwere ike iji baa ọgaranya.

Lelee ihe nkiri a dịka BBC Igbo si ewetara gị kwa izuụka.

Ndị mere ya bụ Adline Okere na Vining Ogu.