Ngozi Okonjo-Iweala: "Ala Igbo nwere ihe niile iji kwalite akụnụba Naịjirịa n'oge coronavirus a"
Ngozi Okonjo-Iweala: "Ala Igbo nwere ihe niile iji kwalite akụnụba Naịjirịa n'oge coronavirus a"
Anyị enweghikwa ndị ga-azụ mmanụ agbịdị anyị.
Ọ kara anyị mma na anyị chọrọ etu anyị ga-esi rụpụta mmanụ anyị ka anyị na-ere ya ka ọ na-amịpụtara anyị ego.
Ọ kpọkuru ndị ụlọakụ nke ukwu ka ha tinye aka kwalite azụmahịa ndị mmadụ na Naịjirịa n'inye aka ka akụnụba Naịjirịa kwukwara ọtọ ọzọ.