Ijeoma Ogwuegbu: Enwere m ọria 'Fibromyalgia' mana ụfụ ya egbochighi m ise ihe mara mma

Ijeoma Ogwuegbu: Enwere m ọria 'Fibromyalgia' mana ụfụ ya egbochighi m ise ihe mara mma

Ijeoma Ogwuegbu bụ nwaada Igbo ji aka ya esepụta ihe bụ ọgbaraigbogharịị.

Ọ na-eme nke a n'agbanyeghị na ọ na-arịa ọrịa bekee kpọrọ 'Fibromyalgia'.

Ọrịa bụ ọrịa na-egbujisi mmadụ akwara nakwa njikọ ọkpụkpụ ya niile.

Nke a pụtara na Ijeoma Ogwuegbu na-anọ na nnukwu ahụ ụfụ oge niile.

Mana ahụ ụfụ a egbochighi ya iji akaraka Chukwu nyere ya emepụta ihe ọma.

Gere akụkọ ya n'uju.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu na Vining Ogu.