Ụmụagbọghọ ejiri kwara nkwa agha
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Boko Haram ji ụmụagbọghọ awakpo ndị mmadụ

Ọnụ ọgụgụ ụmụagbọghọ ndị Boko Haram na-atọrọ na-arị zị elu kwa mgbe.

Ha na-eyinye ụmụagbọghọ ndị a uwe ogbunigwe ka ha gbagbuo ndị mmadụ n'akwa onwe ha.

Isiokwu Ndị Emetụtara