Mba South Afịrịka na-achọ ka Zuma gbatuo n'ọkwa
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Jacob Zuma nke mba South Afrịka nọ na nsogbu

Jacob Zuma bụ onyeisi ala kacha mma ma kacha nwe ọgbaghara kemgbe ọ bara n'ọchịchị n'afọ 2009 mgbe ọchịchị Thabo Mbeki bịara na njedebe.

Isiokwu Ndị Emetụtara