Onye ọkaiwu Kenya arituola n'oche

Prof Githu Muigai na onyeisiala Kenya bụ Kenyatta Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Prof Githu Muigai kwenyebụrụ n'ochịchị Kenyatta

Onye bu onye isi ọkaiwu na Kenya bụ Prof Githu Muigai aritola n'oche.

Onyeisiala Kenya bụ Uhuru Kenyatta sị na ya ejighi obị ọcha nabata akwụkwọ Muigai jiri si ya na ya adịghị arụzi ọrụ.

Prof Muigai, bụ onye rụrụ ọrụ ka okaiwu na Kenya kemgbe afọ isii, pụtara na akụkọ na nso ka ọ na ekwu na ọ ga akụ onyeisi ndi na-anọghi n'ọchichi bu Raila Odinga ebubo ka onye na ebuso obobo agha ma ọ ṅụọ iyi ka onyeisiala Kenya.

Kenyatta ewepụtala ọkaikpe Paul Kihara Kariuki ka onye ọzọ ga anọchite anya Muigai.

Isiokwu Ndị Emetụtara