'Nye anyị Shekau were nde Naira atọ'

Shekau bụ zị onye nọ na ọsọ ugbua dịka ndị agha Naịjirịa kwuru

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto,

Shekau bụ zị onye nọ na ọsọ ugbua dịka ndị agha Naịjirịa kwuru

Ndị agha Nịajirịa ekwela nkwa inye onye ọbụla nwere akụkọ maọbụ ga-agba ama ga-enye aka ị nwụchi onye ndu ndị Boko Haram bụ Abubakar Shekau ego dị nde naịra atọ (3m naira).

Anyị ga-ewetara unu akụkọ ka o si eme