Ị ma ebe njirimara ala Igbo ụfọdụ dị?

Foto ebe dị icheiche na-akọwapụta ala Igbo, mma ya, na arụ gbasara ikwaiko:

Ihe akpụrakpụ otii ị dị n'Enugwu steeti
Nkenke aha onyonyo Ala Igbo nwere ihe akpụrụakpụ dị icheiche gosiri akụkọ ala anyị na omenala. Ihe a akpụrụakpụ gosiri nwoke na-eti ịgba dị n'Enugwu...
Ikpirikpe ọgụ egwu agha, ndị n'Abariba n'Abia steetị Image copyright AFP
Nkenke aha onyonyo Ndị na-eti ịgba na-apụta na mmemme ọbụla n'ala Igbo.
Ihe akpụrakpụ gosiri Michael Opara n'Enugwu
Nkenke aha onyonyo Ihe akpụrakpụ gosiri Michael Opara n'Enugwu. Ọ bụ otu n'ime ndị sọ na mkparita uka mmuputa ala Naịjirịa.
Tọwa dị n'Abia steeti
Nkenke aha onyonyo Tọwa nke a dị n'Abia steeti a bụ ụlọ udo gosiri udo na aṅụrị dị n'ala Igbo.
Centinary Fountain dị n'Owerri, Imo steeti Image copyright AFP
Nkenke aha onyonyo Ihe a bụ ihe akpụrụakpụ na-agba mmiri na Freedom Square n'Owerre, Imo steeti, ebe Gọvanọ Rochas Okorocha kpụrụ mmadụ ole na ole.
Nke a bụ Awka Flyover, Anambra steeti
Nkenke aha onyonyo Ihe a bụ otu n'ime fly over dị n'Awka, Anambra steeti
Ahịa ahịa mgbuka ụgbọala dị icheiche dị na Nkwo, Nnewi
Nkenke aha onyonyo Amara nke ọma maka ahịa mgbuka ụgbọala dị na Nkwọ Nnewi.
Spera-In-Deo Roundabout dị n'Abakaliki, Ebonyi
Nkenke aha onyonyo Ebonyi, bụ steetị na-amịpụta nnu, ha nwere okporoụzọ ọhụrụ dị icheiche dịka nke a.

Ọgba dị na Obunọfia, Ezeagụ

Ọgba dị n'Obunọfịa, Ezeagu, Enugwu
Nkenke aha onyonyo Ihe a bụ Ọgba dị na Obunọfịa, Ezeagụ n'Enugwu ebe omenaala dị icheiche dịkwa...
Ogba dị n'Obunọfịa, Ezeagu, Enugwu
Nkenke aha onyonyo Dịka ụmụnwanyị anaghị eyi ụwe ụkwụ ogologo ma ọ bụ ndị na-agba mmee...
Ọgba Agada dị n'Obunọfịa, n'Enugwu
Nkenke aha onyonyo Ọdọ mmịrị nke a gawa n'ihu bụrụ nsụda mmiri anaghị ekwe ka nwoke na nwaanyị nwee mmekọrịta...
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionUdị arụ nke a bụ omenaala amara ama n'ala igbo ebe ọdọ mmirị dị.

Foto: BBC Igbo/AFP

Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a