Edochie si na ọjị bụ ihe eji anabata ndi obịa

Edochie si na ọjị bụ ihe eji anabata ndi obịa

Ịgọ ọjị ma ọbụ ikpe ekpere ọjị bụ nnukwu emume ndị Igbo na-eme. Onye Igbo ọ bụla kwenyere na ọjị bụ ihe eji anabata ndị obịa na omenala Igbo.

Pete Edochie kọwara na nkọwa ihe ọjị putara bụ: Ọ - Omenala, J - Jikọrọ, I - Igbo.

Nke a mere BBC Igbo jiri ga n'ulo ya bụ nnukwu onye echichi ka ọ goro anyị oji iji were mepee ngalaba ntaakụkọ ọhụ bụ BBC Igbo service.

Nkata anyi na Pete Edochie ga na abịara unu na nkeji na nkeji.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: