Ị ma agụ 'a b ch d' n'asụsụ Igbo?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ị ma agụ 'a b ch d' n'asụsụ Igbo?

Asụsụ Igbo dị ụtọ mana ọtụtụ ndị mmadụ amaghị etu esi agụ mkpụrụ "a b ch d" Igbo nke bụ isi a hụrụ kwawa okpu n'asụsụ Igbo.

Anyị kwara ndị mmadụ ka ha gụọ "a b ch d".

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara