Ejiji ankara 5 Chimamanda Adichie pụrụ iche

Chimamanda Ngozi Adichie Image copyright Chimamanda_Adichie/Instagram
Nkenke aha onyonyo Chimamanda Ngozi Adichie na akwadọ ndị Naịjirịa na-akwa uwe ọfụma

Ọ bụghị ịhe nzụzo na Chimamanda Ngozi Adichie na-akwado uwe emepụtara na Naịjirịa na atụmatu ọkpọrọ 'Made in Nigeria' nke o na egosi na peeji Instagram ya.

Nwaafọ Igbo a na eyipụtakwa uwe ndị a ọfụma na mmemme niile ọ na-aga.

N'ime uwe Chimamanda dị na Instagram, anyi hopụtara 5 eji akwa a na-akpọ ankara mee.

Lee ugboro 5 a o ji ejiji ya gbaka anyị ịsị!

  • 1:
  • 2:
  • 3:
  • 4:
  • 5:

Akụkọ ndị ga-amasị gị: