Kedụ ihe bụ 'skyscraper' n'asụsụ Igbo ?
Kedụ ihe bụ 'skyscraper' n'asụsụ Igbo ?
BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụ ọnụ ịchọpụta ndị ma asụ Igbo ọfụma. A jụrụ ha ihe bụ "skyscraper" n'asụsụ Igbo.