Mwakpo Yobe: Ụmụakwụkwọ 105 na-efu na Dapchi

Ebe foto si, Yobe State Government
Ndị ọmekatara tọrọ ụmụaka ụmụnwaanyị na Dapchi Yobe steeti
Ụmụakwụkwọ otu narị na ise ka na-efu n'ime ụmụaka ndị ọmetakaraịhepụụjọ bụ Boko Haram tọọrọ na Government Girls Sceondary School Dapchi n'ụbọchị Monde,ọnwa Febrụwarị iri na itoolu.
Akụkọ kọrọ na ọtụtụ n'ime ụmụakwụkwọ ahụ gbabara ọhịa ize ndụ.
Mana egwu bara ndị nwe ha ahụ ebe ụmụaka ahụ a lọtaghị kamgbe ya bụ ọsọndụ bere.
Akụkọ ruru Agence France Presse ntị na-akọwa na ndị ya bụ ihe metụtara ehibele otu ga-enyere ha aka ịhụ n'okwu gbasara ụmụaka ahụ anyụghị ka ọkụ.
Ọ sịkwa na nke a bụ ihe a mụtara mgbe a tọọrọ ụmụakwụkwọ na Chibok n'afọ 2014.
Ka ọ dị ugbua, ndị otu a e depụtala aha ụmụaka ahụ na-efuefu.
Onye na-achịkọta ya bụ otu bụ Bashir Manzo sị na "ịhe mbụ anyị mere bụ ị depụta aha ụmụ anyị niile na-efuefu.
Ka ọ dị ugbua anyị edetuola aha mmadụ dị otu narị na ise."
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
Manzo, onye ada ya nwaanyị bụ Fatima so na ndị a na-achọ achọ sịrị na ndị otu ahụ ga- ahụ Gọvanọ steetị ahụ bụ Ibrahịm Gaidam.
Ọ sịrị na ya na-eche na a kọwatachaghịrị ya ihe mere nke ọma mgbe o kwuru na ha a chọtala mmadụ iri anọ na asatọ n'ime ụmụaka ahụ na-efu efu.
Manzo kwuru na mbu, na ndị isi ụlọakwụkwọ ahụ na-agọ ma ka na-agọsịkwa ike na ọnweghị ndị furu efu na ya bụ ụlọakwụkwọ.
Manzo kwuru na "Anyị ga ahụ Gọvanọ nakwa onye ọbụla nwere ike ị nye aka, yọ ha ka ha nyere anyị aka ị hụ na atọghapụrụ ụmụ anyị n'agbụ".
Lee aha ndị a na-achọ achọ ebe a.
1. Fatima Bashir
2. Aisha Kachalla
3. Zainab Abubakar
4. Falmata Wakil
5. Fatima Isa
6. Fatima Musa
7. Aisha Usman
8. Aisha Adamu
9. Fatima Isa
10. Hauwa A. Mohammed Idriss
11. Maryam Mohammed
12. Fatima Mohammed II
13. Hauwa Salisu
14. Hassana Gambo
15. Aisha Adamu
16. Adama Garba
17. Zara Grema
18. Maryam Daamkontoma
19. Zainab Bama
20. Fatsuma Abdullahi
21. Fatima Yahaya Tarbutu
22. Amina Yahaya Tarbutu
23. Amina Adamu
24. Hajara Ali
25. Fatima Abdullahi
26. Fatsuma Ali
27. Zara'U Mohammed
28. Salamatu Garba
29. Falmata Alh. Inuwa
30. Falmata Alh. Ali
31. Aisha B. Danjuma
32. Maryam Bashir
33. Maryam Aliyu Mabu
34. Fatima Modu Bamba
35. Aisha Modu Bamba
36. Hafsat Haruna
37. Rabi Alh. Nasiru
38. Hadiza Moh'D
39. Fatima Aji Hassan
40. Falmata Wakil
41. Aisha Wakil
42. Falmata A. Audu
43. Aisha Maina
44. Aisha Mohammed
45. Aisha Mamuda
46. Name missing on list
47.Zainab Usman
48. Hadiza Mohammed Taiduma
49. Maryam Ibrahim
50. Fatima M. Gira
51. Hafsat Ibrahim Gira
52. Maryam Ibrahim
53. Zara Tijjani
54. Amina Haruna
55. Fatima Adamu
56. Khadija Mai Sale
57. Khadija Ali
58. Habiba Musa Jakana
59 Fatima Bukar
60. Hajara Gidado
61. Maryam Basiru
62. Fatima Usman
63. Maryam Ibrahim
64. Leah Sherubu
65. Aisha Alh. Deri
66. Fatima Hassan Mustapha
67. Zainab Manu
68. Zara Tijjani
69. Zainab Bukar Abba
70. Hauwa Saidu Abubakar
71. Karima Inusa
72. Amina A. Abubakar
73. Yakura Sani
74. Rabi Yahaya Tela
75. Hajara Yahaya Tela
76. Marya Mustapha
77. Aisha Abdullahi
78. Maryam Adamu Mohammed
79. Bintu Usman
80. Fatsuma Mohammed
81. Salamatu Isiyaku
82. Hauwa Lawan
83. Aisha B. Danjuma
84. Aisha Moh'D Jakusko
85. Hauwa Bulama
86. Fatima Abubakar Jambo
87. Walida Adamu
88. Fanna Mohammed
89. Aisha M. Bukar
90. Maryam Usman
91. Aisha Abba Aji
92. Maryam Usman
93. Maimuna A. Hassan
94. Zara Musa
95. Maryam Mohammed Kaku
96. Khadija Suleiman
97. Habiba Nuhu Dan Inu
98. Fatima Isiyaku Aliyu
99. Sahura Jibir Mohammed
100. Khadija Grema Dabuwa
101. Zara Grema Dabuwa
102. Zara Mohammed Lawan
103. Fatima Mohammed
104. Fati Modu Aisami
105. Fatsuma Alli.
Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru, ụnyaahụ bụ Eke na ihe mere ụmụaka ahụ dị omiiko. Ọ sịrị na ya bụ ihe bụ oke arụ megide ala Naịjirịa.