Samsung Galaxy S9: Na-arụ karị anya mmadụ

Samsung S9 na nwanne ya bụ S9+ Image copyright Samsung.com
Nkenke aha onyonyo Samsung arụpụtala ekwe ntị ọhụrụ

Ụlọ ọrụ na-arụpụta ekwentị di icheiche a kpọrọ Samsung ekwuola na ekwentị ọhụrụ nke ụlọ ọrụ ha bụ Galaxy S9 na-arụ ọrụ karịa anya mmadụ.

Mana Samsung kwuru na ọ bụ n'ọnwa Maachị ka ekwentị ọhụrụ nke a ga-abata n'ahịa.

Ekwentị ndị ohụrụ a ga-apụta na agwa dị icheiche. Ị ga-ejikwa tekịnụzụ a na-akpọ 'facial recognition' kpọghe maọbụ kpọchie kwa ekwentị gi.

Ihe ọhụrụ Galaxy S9 nwere ike ị mee

  • Samsung kwuru na dual aperture bụ ihe dị n'ime ekwenti ọhụrụ a.
  • O nwere ike ị seta foto mmadụ na ihe dị na ọchịchị
  • O nwere ike ịnụ ma ị za olu gị
  • O nwekwara ike ị kwụsị lata oge ị nyere gị aka seta foto dị nma

Isiokwu Ndị Emetụtara